Facetime 12(Deluxe Edition Pro) (Feat. Zoro Swagbag)
Khenyzee
3:17Zoro akpa swag Zoro onye ogene Choko Asam no na Lamborghini ege eg Zoro akpa swag Zoro onye ogene Choko My boo bu Bugatti echute ngene Young and getting it Odogwu baby Asa bu odogwu di na nwanyi Odogwu baby Imakata mma gi na chi Odogwu baby Pino pino na eri ife di na ukwu anu Odogwu baby Small body big engine Odogwu baby Chikwado o ka isikwa do Odogwu baby Mme mme e meru the whole boys ekwe go Odogwu baby Tailor gi akwa ka see fitting Odogwu baby Philoo philoo oo oo oo Nwatakiri bu kwa nu onye odi na aka Iyoo iyoo oo oo oo Nti nwakene Adihi ataa kwa ya ataa Philoo philoo oo oo oo Nwatakiri bu kwa nu onye odi na aka Iyoo iyoo oo oo oo Asa mpete bu ru kwa onye odi na aka Aah ah ahh Baby okwa mmadu na akpo gi Asa nwa akwa mmadu na ebe gi Check your DM okwa odogwu na ede gi Chaii Achalaugo okwa mmawu na eche gi Aah ah ahh Baby okwa mmadu na akpo gi Asa nwa akwa mmadu na ebe gi Check your DM okwa odugwu na ede gi Chaii Achalaugo okwa mmawu na eche gi Ina eko na igolu benz Nwa a golu benz ibuo ( ye ye ye ) Iluga guy To nwa ejili sense Zuo ( ye ye ye ) Bundles dollars Ka obu na boot Puo Udika nwa nne na nna Ne ekpe ekpele ka amuo Her money di fat ka Cp Iya amazinu oburo ego umuazi Mbanunu ogbanuro jiji Okwa azu gi oga eluli ani Ife nkili na aburo tv Onye Police kupukwalu army Nwata akwo na azu ona ekwe bbl onu Ogoli Bu Ogoli O.B.O Agu nwanyi Odogwu Bu Odogwu O.B.O My manchi Oyi Bu Oyi O.B.O She only On Big Opportunities O.B.O Chocomilo Aah ah ahh Baby okwa mmadu na akpo gi Asa nwa akwa mmadu na ebe gi Check your DM okwa odogwu na ede gi Ayiii Achalaugo okwa mmawu na eche gi Aah ah ahh Baby okwa mmadu na akpo gi Asa nwa akwa mmadu na ebe gi Check your DM okwa odogwu na ede gi Ayiii Achalaugo okwa mmawu na eche gi Philoo philoo o Nwatakiri bu kwa nu onye odi na aka Iyoo iyoo oo oo oo Nti nwakene adiro atakwa ya ataa Philoo philoo o Nwatakiri bu kwa nu onye odi na aka Iyoo iyoo oo oo oo Asa mpete buru kwa onye odi naka