Berna (Feat. Fally Ipupa & Tekno)
Flavour
3:59Eehhh nwanne if it's a hit aka anyi dia Uhhh ehin Fla sese bia master turu ogene bode master Iye iye iye iye otuaka iye iye ye gogo di mo no yoyo Who no know go know na mehn donye iru n'iga amaa Obodo edelu jim-jim Enwepute cash añaa na-enu Maka na onye na-ekwero ga-ekwee A nwee gwazie gị na ọ na-eme Nwanne ife na-ebe ka na-ebee I fugo na doings get levels Ndi agaba lee lee eee abaa lelelelelele Mehn I makwa emee abaa A babe I makwa eme abaa Guy ijeko oleee abaa I ma n'ife edele-ede abaa Na ọbụ ife enyele-enye o abaa Na street omele eme omele eme eheh abaa I fugo na doings get level Ebube agụ na-eche nu agu eeee Okilikili ka agba ukwu ose Enyi ooo I ga alaiki anyi ooo chai Iga alaiki anyi ooo Nwanne I makwa ka anyi si kwadoo You cannot stop a moving train oo M bunye gi ya I ga alaiki anyi ooo I ga alaiki anyi ooo The girl si na ma ada anyu-anyu chai Mana ọ bụ maka n'ọda agba mmili Ilie my money ebele adilia alele Ana m anụ ifeee I mana ifu doings I ga-agbakaa di confirm K'ida afụ ụzọ I nara anụ ifee Iyokoo doings get levels ooo I fugo na doings get level iye iye Ndi agaba lee lee abaaa iye iye iye iye Mehn I makwa emee abaa A babe I makwa emee abaa abaaaa Guy ijeko oleee abaa I ma n'ife edele-edee abaa No be ife enyele-enye oo abaa Na street ọ mele-eme abaa I fugo na doings get level Boys a na-ama aka Open up gosi ya your babe Si ya som na awa-awa Mu na gi ada agba mgba Nwa Ọ bialu ije ya ana-ana Edoko buleebu na Toscana na akuzi ka carpenter Afụ dimkpa afu ogologo iru ya Na nwoke bute ike Na umu nwa ga afunata isi a The boys libe ife na ndi egwu ga akpọnata ụbọ Emesia akpọluo ụnọ Na ofe m nwa ga atọnata ụtọ Asi m na ọ ya atọnata ụtọ ibeee Jugodi akuku ite Na e nwekwaa levels to this Ekenee kenee Chukwu na hustle e mechaa pụta ife E nwee ife di iche from égbé na égbè Na onye ji egbe na-agba égbé And onye ji ego febe-ego Onye ji egbe agbawa egbe Guy kilibe doings eeee Just negodu doings eeee Udi ife a na-eme na movies eeee Fa ncha socha na doings eeee Asa i na anwulu na doings Okwa ntụọ ọkpọnwa m Zubis The convoy that we move in Fa ncha socha na doings kai The girl si na ma adi anyu-anyu chai Mana ọ bụ maka n'ọda agba mmili Ilie my money ebele adilia iye iye iye iye Ana m anụ ifeee I mana ifu doings I ga-agbakaa di confirm oo K'ida afụ ụzọ I nara anụ ifee Iyokoo doings get levels ooo I fugo na doings get levels iye iye Kedụ ife I na ata jiri anyi okwu I fugo na doings get levels Kedu ife I na ata jiri anyị anyaa I fugo na doings get levels Nwanne I ga emenwu ife anyi na-emee I fugo na doings get levels I mazikwa na-ekelu ọlụ ekee I fugo na doings get levels Yahaaa Who no know go know Na men donye itu n'iga ama mix Monster Obodo edelu jim-jim Enwepute cash añaa na-enu Maka na onye na-ekwero ga-ekwee A nwee gwazie gị na ọ na-eme Nwanne ife na-ebe ka na-ebee I fu go na doings get levels Ndi agaba