Ubanese Vol. 1
Patty Obassey
5:04ONAPUTAWOM, N'ALA APITI Onaputa wom n'ime uwa ojo n'ile, Omewo ka okwu ya mia mkpuru n'imem, Otinyewokwa abu uto na onum ta, abu otito Hallelujah Onaputawom na ala apiti, Omewo kam guzo n'elu oke nkume, Otiye wo abu uto na onum ta, abu otito Hallelujah Ona edum wayo gafe ndagwuruwgwu, ona enyem onu, Ona akasim obi, Nga abukwuru ya abu otito n'abali, okwesiri otito Halleluja Onaputawom na ala apiti, Omewo kam guzo n'elu oke nkume, Otiye wo abu uto na onum ta, abu otito Hallelujah Omatawokwa ndi huru ya anya, Omatawo ndi ji okwukwe n'efe ya, Omatawo ndi nwere Ezi ncheghari, okwere ha nkwa udo Hallelujah Onaputawom na ala apiti, Omewo kam guzo n'elu oke nkume, Otiye wo abu uto na onum ta, abu otito Hallelujah Ima mma Ckukwu onu apu iko ya, ohunanya okariri anyi na nghota, Udo nke onyere anyi uwa apughu inye ya,okwesiri otito Allelujah Onaputawom na ala apiti, Omewo kam guzo n'elu oke nkume, Otiye wo abu uto na onum ta, abu otito Hallelujah Onaputawom na ala apiti, Omewo kam guzo n'elu oke nkume, Otiye wo abu uto na onum ta, abu otito Hallelujah Onaputawom na ala apiti, Omewo kam guzo n'elu oke nkume,