Umuigbo (Feat. Biggie Igba)

Umuigbo (Feat. Biggie Igba)

Flavour

Альбом: Flavour Of Africa
Длительность: 3:47
Год: 2020
Скачать MP3

Текст песни

Anywhere you go oo anywhere you goo
If you no see Ịgbọ man nwanne gị bòchaa
Ayamma mma
Bòchapu ósò na ébé ahụ l'élu ele
Ayamma mma
Lachapu ósò na ébé ahụ tiri eti
(Ayamma mma)
Obodo sịrị ike ka ndị Ịgbọ ná-abanye
(Ayamma mma)
Ha banye ébé ahụ hà ebulu ike wee pụta
(Ayamma mma)
Ugochukwu nyere anyị nyawa k'anyi ji aga nụ
Ayamma mma
Iyooko iyoo oko oko

Ụmụ Ịgbọ nile  ụmụ Ịgbọ nile   oh Lord
Let's come together n'anyi ncha bụ ofu
Chukwu bụ ike anyị o   iyeee ehh   Chukwu bụ ike anyị o
Chukwu bụ ike anyị o    nyawa k'anyi ji aga

Ka m'naba n'ala Ịgbọ ébé ahụ amulu mụ   ayamma   mma
I nee m anya n'ukwu na ife mụ yiri bụ Aba  ayamma   mma
Innoson Group motor kà ọ na-aluzi  ayamma   mma
Made in Nnewi nyanwa ka m na-achọ nụ ayamma   mma
Abakiliki rice nyanwa ka m na-erizi    ayamma   mma
Akụ lụọ uno amalu nụ ébé o si bido

Makana
Anywhere you go o
Anywhere you go o
If you no see Ịgbọ man
Nwanne gi bòchaa

Chukwu bụ ike anyị o
Chukwu bụ ike anyị o
Chukwu bụ ike anyị o nyawa k'anyi ji aga

Ọ gịnị dị mèrè  na-anyị adị emezi nwanne  chei
Ọ gịnị dị mèrè    asụsụ anyị ji àlà
Ònye Ịgbọ mụta nwa nuu  osubalu ya oyibo
Oyibo amaka maná oburo asụsụ anyị o
Ijele be anyị ọ ya kà i na-eme e
Biggie nwanne m    Ịgbọ bụ Ịgbọ anyị ekulie

Ụmụ Ịgbọ nile    ụmụ Ịgbọ nile  oh Lord
Let's come together n'anyi ncha bụ ofu
Chukwu bụ ike anyị o iyee eee
Chukwu bụ ike anyị o
Chukwu bụ ike anyị o  nyawa k'anyi ji aga

Alili eligbuo mụ ndi be anyị e gburu n'agha a  ayamma   mma
Akpata oyi na awụ mụ nyawa ka m ji ebezi   ayamma   mma
They rape our womenu nya kà m ji etizi  ayamma   mma
They starve our children nya ka' m ji ebezi   ayamma   mma
Nnamdi Kalu nwanne ji s'ike  ayamma   mma
Emee élú  mee àlà ná uche Chukwu ga-emelili

Ụmụ Ịgbọ nile  ụmụ Ịgbọ nile  oh Lord
Let's come together n'anyi ncha bụ ofu
Maka ná    anywhere you go oo
Anywhere you go oo
If you no see Ịgbọ man     nwanne gi bòchaa   ayamma   mma

Bòchapu ósò na ébé ahụ l'élu ele    ayamma   mma
Lachapu ósò na ébé ahụ tiri eti  ayamma   mma
Ụmụ Ịgbọ na-agba mbọ nụ nya k'anyi na-ekwu nụ   iiyibaa  ayamma   mma
Ajọ mmụọ ná Ajọ mmadụ fa na-eme ná nkịtị   ayamma   mma
Ijele nwanne m Chukwu k'anyi ji aga  ayamma   mma
Biggie Igbo nwanne Chukwu ka m ji aga

Maka ná Chukwu bụ ịke anyị o
Chukwu bụ ịke anyị o
Chukwu bụ ịke anyị o nyawa k'anyi ji aga   uuhhh uh uh

Genevieve nwa na ndị Ịgbọ ji gị aba   Ada Mbisi
Ijele nwanne na ndị Ịgbọ ji gị aga
Ogadagidi be anyi na ndị Ịgbọ ji gị aba
Chimamanda Adichie na ndị Ịgbọ ji gị aba
E wuu Bangladesh ka ndị Ịgbọ na-etipado
E wuu Obi na South ná ndị Ịgbọ ji gị ekwú
Iyookoko iyookoko m na-akụ kwa
Mix Monster
Iyo m iyo m iyoo koko ooo